ỌLU NDI-OZI 19:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 19:20 IGBOB (Bible Nso)
Otú a ka okwu Onye-nwe-ayi were ike nāga n'iru n'iru nādi kwa irè.
ỌLU NDI-OZI 19:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, okwu Onyenwe anyị toro, na-agbasa nʼike nʼike na-adịkwa ire.