Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 19:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 19:18 IGBOB (Bible Nso)

Ọtutu madu n'etiti ndi kwereri na Jisus bia-kwa-ra, nēkwuputa, nākọ kwa ihe nile ha nēme.

ỌLU NDI-OZI 19:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọtụtụ ndị kwenyerenụ bịara na-ekwupụta omume ọjọọ ha niile, nʼihu mmadụ niile.