ỌLU NDI-OZI 19:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 19:13 IGBOB (Bible Nso)
Ma ufọdu nime ndi-Ju ndi nējeghari, bú ndi si na ha nāchupu ndi ajọ mọ, tiye-kwa-ra-aka-ha ikpọkwasi aha Onye-nwe-ayi Jisus n'isi ndi nwere ajọ mọ ahu, nāsi, Ewerem Jisus Onye Pọl nēkwusa b͕a unu iyi.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 19 IGBOBỌLU NDI-OZI 19:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ ndị Juu dịkwa ndị na-ejegharị nʼobodo dị iche iche na-achụpụ mmụọ ọjọọ nʼime mmadụ. Ha chọkwara ime nke a nʼaha Onyenwe anyị Jisọs na-asị, “E ji m aha Jisọs, onye Pọl na-ekwusa na-enye unu iwu ka unu site nʼime ya pụta.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 19 BIU