Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 18:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 18:5 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e Sailas na Timọti si na Masedọnia ridata, okwu Chineke nēb͕u Pọl nb͕u n'obi, ọ nāgwasi ndi-Ju ike na Jisus bu Kraist-ha.

ỌLU NDI-OZI 18:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Saịlas na Timoti sitere na Masidonia bịa, Pọl tinyere oge ya niile ikwusa okwu na ịkọwara ndị Juu na Jisọs bụ Kraịst ahụ.