Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 18:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 18:3 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi na ya na ha nālu otù ọlu-ǹkà ahu, ya na ha we nọgide, nālu kwa ọlu; n'ihi na ọlu-ǹkà-ha bu ikpa ákwà ulo-ikwū.

ỌLU NDI-OZI 18:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

nʼihi na ha na-arụ otu ọrụ, o binyere ha, sokwara ha rụkọọ ọrụ nʼihi na ha bụ ndị na-akpa akwa e ji ama ụlọ ikwu.