ỌLU NDI-OZI 18:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 18:26 IGBOB (Bible Nso)
onye ahu we malite ikwuwa okwu n'ulo-nzukọ. Ma mb͕e Prisila na Akwila nuru okwu-ya, ha kutara ya n'ebe ha nọ, we kọrọ ya uzọ Chineke nke-ọma kari.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 18 IGBOBỌLU NDI-OZI 18:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ nọgidesịrị ike na-ekwuwa okwu nʼụlọ nzukọ. Mgbe Prisila na Akwila nụrụ okwu ya, ha jekwuru ya, duru ya gaa nʼụlọ, were nwayọọ kọwaara ya ihe niile banyere ụzọ Chineke.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 18 BIU