Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 18:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 18:24 IGBOB (Bible Nso)

Ma otù onye-Ju, aha-ya bu Apọlos, onye Aleksandria n'ọmumu, nke bu onye-ọ̀kà-okwu, biaruru Efesọs; ọ di kwa ike n'ihe nile edeworo n'akwukwọ nsọ.

ỌLU NDI-OZI 18:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma otu nwoke onye Juu, aha ya bụ Apọlọs, onye Alegzandria bịara na Efesọs. Ọ bụ onye ọka okwu, bụrụkwa onye maara ihe edere nʼAkwụkwọ Nsọ nke ọma.