ỌLU NDI-OZI 18:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 18:2 IGBOB (Bible Nso)
O we hu otù onye-Ju, aha-ya bu Akwila, onye Pọntọs n'ọmumu-ya, onye siworori n'Itali bia ọhu, ya na nwunye-ya Prisila, n'ihi na Klọdiọs nyereri iwu ka ndi-Ju nile si na Rom pua: o we biakute ha
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 18 IGBOBỌLU NDI-OZI 18:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ahụ o zutere otu onye Juu a mụrụ nʼobodo Pọntọs, onye a na-akpọ Akwila. Ya na nwunye ya Prisila sitere Itali Klọdiọs nyere iwu ka a chụpụ ndị Juu site nʼobodo Rom. Pọl gara hụ ha
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 18 BIU