Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 18:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 18:17 IGBOB (Bible Nso)

Ha nile we jide Sostenis, bú onye-isi ulo-nzukọ, tie ya ihe n'iru oche-ikpé ahu. Ọ dighi kwa ihe ọ bula n'ihe ndia meturu Galio n'obi.

ỌLU NDI-OZI 18:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha jidere Sostenis, onye bụ onyeisi ụlọ nzukọ ahụ tie ya ihe nke ukwuu nʼọnụ ụzọ ụlọ ikpe ahụ. Ma Galio emeghị dịka ọ maara ihe na-eme nʼebe ahụ.