ỌLU NDI-OZI 18:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 18:12 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e Galio bu onye-isi nke Akaia, ndi-Ju were otù obi guzo imegide Pọl, we kuta ya n'iru oche-ikpé
ỌLU NDI-OZI 18:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Galio malitere ịchị achị nʼobodo Akaịa, ndị Juu bidoro omume ọjọọ megide Pọl. Nʼikpeazụ, ha dupụtara ya, gaa nʼụlọikpe.