ỌLU NDI-OZI 18:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 18:1 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ihe ndia gasiri o si n'Atens pua, bia rue Kọrint.
ỌLU NDI-OZI 18:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka nke a mechara, Pọl hapụrụ Atens gaa Kọrint.
Mb͕e ihe ndia gasiri o si n'Atens pua, bia rue Kọrint.
Ka nke a mechara, Pọl hapụrụ Atens gaa Kọrint.