Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 17:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 17:7 IGBOB (Bible Nso)

ndi Jeson kpọbataworo: ndia nile nēmegide kwa iwu nile nke Sisa, ebe ha nāsi na Eze di iche di, bú Jisus.

ỌLU NDI-OZI 17:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Jesin nabatara ha nʼụlọ ya. Ha na-emebi iwu Siza nʼihi na ha na-asịkwa na ọ dị eze ọzọ dị nke a na-akpọ Jisọs.”