ỌLU NDI-OZI 17:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 17:3 IGBOB (Bible Nso)
nēmeghe ha, nēche kwa n'iru ndi ahu, na Kraist-ha aghaghi ihu ahuhu, na isi na ndi nwuru anwu bilie; nēgosi kwa na Jisus nka, Onye mu onwem nēkwusara unu, ka o kwuru, bu Kraist ahu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 17 IGBOBỌLU NDI-OZI 17:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-akọwara ha na-edokwa ha anya na ọ dị mkpa na Kraịst ga-ahụ ahụhụ, ma sitekwa nʼọnwụ bilie. Ọ sịrị, “Jisọs a, nke m na-ekwusara unu bụ Kraịst ahụ.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 17 BIU