ỌLU NDI-OZI 17:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 17:22 IGBOB (Bible Nso)
Pọl we guzo n'etiti Areọpagọs, si, Ndikom nke Atens, n'ihe nile ahuwom na unu nāsọpuru ndi-mọ-unu nke-uku.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 17 IGBOBỌLU NDI-OZI 17:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Pọl guzoro na nzukọ Areopagọs sị, “Unu ndị Atens, ahụla m na ọ na-anụ unu ọkụ nʼobi ịsọpụrụ mmụọ nke unu na-efe ofufe.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 17 BIU