ỌLU NDI-OZI 17:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 17:16 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e Pọl nēche ha n'Atens, oké iwe nēwe mọ-ya nime ya, mb͕e ọ huru ka obodo ahu juputara n'arusi.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 17 IGBOBỌLU NDI-OZI 17:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Pọl nọ na-echere ha nʼAtens, o wutere mmụọ ya nke ukwuu nʼihi arụsị niile ọ hụrụ, nke jupụtara nʼobodo ahụ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 17 BIU