Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 17:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 17:14 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu umu-nna nime Kraist we zipu Pọl ngwa ngwa iga rue oké osimiri: ma Sailas na Timọti nọgidere n'ebe ahu.

ỌLU NDI-OZI 17:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị kwere ekwe mere ngwangwa zipụ Pọl ka ọ gaa nʼakụkụ oke osimiri dị nʼebe ahụ. Ma ha hapụrụ Saịlas na Timoti ka ha na ha nọdụ.