Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 17:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 17:10 IGBOB (Bible Nso)

Ngwa ngwa umu-nna nime Kraist we zipu Pọl na Sailas n'abali igaru Beria: mb͕e ha ruru ebe ahu, ha ba nime ulo-nzukọ nke ndi-Ju.

ỌLU NDI-OZI 17:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma nʼabalị ahụ, ndị kwere ekwe mere ngwangwa zipụ Pọl na Saịlas ka ha gaa obodo Beria. Ma mgbe ha ruru nʼebe ahụ, ha banyere nʼụlọ nzukọ ndị Juu.