Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 16:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 16:9 IGBOB (Bible Nso)

Ewe me ka Pọl hu ọhù n'abali: Otù nwoke, bú onye Masedọnia, nēguzo, nāriọ ya, si, Gabita na Masedọnia, yere ayi aka.

ỌLU NDI-OZI 16:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼabalị ahụ, Pọl hụrụ ọhụ ebe ọ hụrụ otu nwoke onye Masidonia ka o guzo na-arịọ ya sị, “Bịa na Masidonia nyere anyị aka.”