ỌLU NDI-OZI 16:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 16:6 IGBOB (Bible Nso)
Ha we nāgabiga n'ala Frijia na Galetia, ebe Mọ Nsọ b͕ochiri ha ikwu okwu Chineke n'Esia
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 16 IGBOBỌLU NDI-OZI 16:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gara mpaghara Frigia na Galeshịa. Ma Mmụọ Nsọ ekweghị ka ha kwusaa oziọma nʼakụkụ Eshịa nʼoge ahụ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 16 BIU