Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 16:5 - Compare All Versions

ỌLU NDI-OZI 16:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ihe ndị a niile mere ka nzukọ sie ike nʼokwukwe ma baakwa ụba nʼọnụọgụgụ kwa ụbọchị.

ỌLU NDI-OZI 16:5 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere anēnye nzukọ Kraist ike n'okwukwe-ayi, ọnu-ọgugu-ha nābabiga kwa uba ókè kwa-ubọchi.