Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 16:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 16:37 IGBOB (Bible Nso)

Ma Pọl siri ha, Ha piara ayi ihe n'iru ọra madu, nāmaghi ayi ikpé, ọ bu ezie na ayi bu ndi Rom, ha we tubà ayi n'ulo-nkpọrọ; hà nāchupu kwa ayi ub͕u a na nzuzo? ha agaghi-eme ya ma-ọli; kama ka ha onwe-ha bia duputa ayi.

ỌLU NDI-OZI 16:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Pọl sịrị ha, “Ha tiri anyị ihe nʼihu mmadụ niile na-ebughị ụzọ kpee anyị ikpe. Emesịa ha tinyere anyị nʼụlọ mkpọrọ. Anyị bụ diala nʼobodo Rom! Olee otu ha ga-esi zipụ anyị na nzuzo. O kwesiri ka ha bịa nʼonwe ha kpọpụta anyị.”