Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 16:35 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 16:35 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e chi bọrọ, ndi-ikpé zitere ndi-ọchi-utari-ha, si, Rapu ndikom ahu ka ha la.

ỌLU NDI-OZI 16:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼechi ya, ndị ikpe ahụ zitere ndị uweojii sị, “Hapụnụ ụmụ nwoke ahụ ka ha laa.”