ỌLU NDI-OZI 16:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 16:26 IGBOB (Bible Nso)
na mberede oké ala-ọma-jijiji di, nke mere ka ntọ-ala ulo-nkpọrọ ma jijiji: ngwa ngwa ọnu-uzọ nile we meghe; ab͕u ndi-nkpọrọ nile tọpu-kwa-ra.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 16 IGBOBỌLU NDI-OZI 16:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na mberede, oke ala ọma jijiji bidoro, nke mere ka ntọala ụlọ mkpọrọ ahụ maa jijiji. Ngwangwa, ọnụ ụzọ ya niile meghere, ụdọ igwe niile e jiri kee ndị mkpọrọ tọpụkwara.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 16 BIU