ỌLU NDI-OZI 16:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 16:20 IGBOB (Bible Nso)
mb͕e ha kutasiri ha n'iru ndi-ikpé, ha si, Ndikom ndia, ebe ha bu ndi-Ju, ha nēme ka obi lọ ndi obodo-ayi miri nke-uku
ỌLU NDI-OZI 16:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha dutara ha nʼihu ndị na-ekpe ikpe ha sịrị, “Ndị ikom a bụ ndị Juu ma ha etinyela ọgbaaghara nʼobodo anyị