ỌLU NDI-OZI 16:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 16:19 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ndi-nwe-ya huru na olile-anya nke urù-ha alawo, ha jidere Pọl na Sailas, we dọkpuru ha ba n'ọma-ahia n'iru ndi-isi
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 16 IGBOBỌLU NDI-OZI 16:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị nwe ya hụrụ nʼolileanya ha iji inweta ego akwụsịla, ha jidere Pọl na Saịlas dọkpụrụ ha jekwuru ndịisi obodo nʼọma ahịa.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 16 BIU