Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 16:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 16:13 IGBOB (Bible Nso)

N'ubọchi-izu-ike ayi we pua n'ọnu-uzọ-ama obodo ga n'usọ otù osimiri, ebe ayi chère na ebe ekpere di; ayi we nọdu ala, we gwa ndinyom ndi b͕akọrọ okwu.

ỌLU NDI-OZI 16:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼụbọchị izuike, anyị sitere nʼobodo ahụ gaa nʼakụkụ osimiri ebe anyị chọpụtara na ụlọ ekpere dị. Nʼebe a ka anyị nọ gwa ụmụ nwanyị ndị gbakọrọnụ okwu.