Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 16:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 16:11 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere ayi siri na Troas nupu ub͕ọ, we ga otù iru rue Samọtresi, n'echi-ya ayi we rue Neapọlis

ỌLU NDI-OZI 16:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Anyị banyere ụgbọ mmiri na Troas sị ya gafee Samotres. Nʼechi ya, anyị bịaruru Niapolis.