ỌLU NDI-OZI 16:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 16:10 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ọ husiri ọhù ahu, ngwa ngwa ayi we chọ uzọ ipu ka ayi ba na Masedọnia, ebe ayi sikwutara n'obi-ayi na Chineke kpọrọ ayi-ri izì ha ozi ọma.
ỌLU NDI-OZI 16:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ hụchara nke a, anyị jikeere ngwangwa ịga Masidonia ebe anyị mara na Chineke akpọọla anyị ịgbasara ha oziọma.