ỌLU NDI-OZI 15:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 15:9 IGBOB (Bible Nso)
ọ dighi kwa ókè Ọ kpara n'ab͕ata ayi na ha, ebe O mere ka obi-ha di ọcha site n'okwukwe.
ỌLU NDI-OZI 15:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O gosighị na o nwere ihe dị iche nʼetiti anyị na ha. Nʼihi na o mere ka obi ha dị ọcha site nʼokwukwe.