Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 15:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 15:8 IGBOB (Bible Nso)

Chineke, Onye mara obi madu, we b͕ara ha àmà, ebe O nyere ha Mọ Nsọ, dika Ọ nye-kwa-ra ayi onwe-ayi

ỌLU NDI-OZI 15:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Chineke a, onye maara obi mmadụ niile gbaara ha akaebe site nʼinye ha onyinye Mmụọ Nsọ dịka anyị si nata ya na mbụ.