ỌLU NDI-OZI 15:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 15:41 IGBOB (Bible Nso)
O we gabiga nime Siria na Silisia, nēme ka nzukọ Kraist guzosie ike.
ỌLU NDI-OZI 15:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O jegharịrị nʼime obodo Siria na Silisia na-agba nzukọ nọ nʼebe ahụ ume.