ỌLU NDI-OZI 15:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 15:40 IGBOB (Bible Nso)
ma Pọl rọputara Sailas, we pua, mb͕e umu-nna nime Kraist rarasiri ya nye n'amara Onye-nwe-ayi.
ỌLU NDI-OZI 15:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pọl họọrọ Saịlas, kpọrọ ya gawa njem, mgbe ụmụnna kpesịrị ha ekpere raara ha nye nʼamara Onyenwe anyị.