Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 15:38 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 15:38 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ dighi Pọl nma ka ha kuru onye ahu ka ya na ha yikọ je, bú onye si na Pamfilia rapu ha laghachi, ghara iso kwa ha je ọlu-ha.

ỌLU NDI-OZI 15:38 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Pọl echeghị na o ziri ezi iduru ya nʼihi na ọ hapụrụ ha na Pamfilia. O sokwaghị ha jezuo ozi ha.