Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 15:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 15:37 IGBOB (Bible Nso)

Banabas we zube ikuru kwa Jọn, onye anākpọ Mark, ka ya na ha yikọ je.

ỌLU NDI-OZI 15:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Banabas chọrọ ka ha na Jọn onye a na-akpọ Mak soro gaa.