ỌLU NDI-OZI 15:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 15:32 IGBOB (Bible Nso)
Judas na Sailas, ebe ha onwe-ha bu kwa ndi-amuma, ha we were ọtutu okwu kasie umu-nna ahu obi, me kwa ka obi-ha guzosie ike.
ỌLU NDI-OZI 15:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Judas na Saịlas, ndị ha onwe ha bụ ndị amụma, kwuru ọtụtụ okwu, iji gbaa ha ume na ime ka okwukwe ndị kwere ekwe guzosie ike.