ỌLU NDI-OZI 15:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 15:30 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere, mb͕e ezipusiri ha, ha ridatara n'Antiọk; mb͕e ha mesiri ka ọra madu zukọ, ha nye ha akwukwọ-ozi ahu.
ỌLU NDI-OZI 15:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, e zipụrụ ha, ha jeruokwa Antiọk. Mgbe ha kpọkọrọ nzukọ ahụ, ha nyere ha akwụkwọ ozi ahụ.