Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 15:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 15:28 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na ọ di Mọ Nsọ nma, di kwa ayi onwe-ayi nma, ka ayi ghara ibo unu ibu arọ́ kari ihe ndia di nkpà

ỌLU NDI-OZI 15:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi nʼanya Mmụọ Nsọ na nʼanya anyị kwa, na o kwesighị ka anyị bokwasị unu ibu arọ karịa ihe ndị a dị mkpa.