ỌLU NDI-OZI 15:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 15:27 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere ayi ezitewo Judas na Sailas, ndi ha onwe-ha gākọ-kwa-ra unu otù ihe ndia n'okwu ọnu.
ỌLU NDI-OZI 15:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, anyị na-ezite Judas na Saịlas ndị ga-akọwara unu nʼihu nʼihu, ihe anyị dere nʼakwụkwọ a.