Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 15:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 15:26 IGBOB (Bible Nso)

ndi raraworo ndu-ha nye n'ihi aha Onye-nwe-ayi Jisus Kraist.

ỌLU NDI-OZI 15:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ndị ikom werela ndụ ha tụnye nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.