ỌLU NDI-OZI 15:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 15:22 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ọ di ndi-ozi na ndi-okenye nma, ha na nzukọ Kraist dum, irọputa ndikom ufọdu nime ha, na iziga ha n'Antiọk, ha na Pọl na Banabas; bú Judas anākpọ Basabas, na Sailas, ndikom bu ndi-isi n'etiti umu-nna nime Kraist
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 15 IGBOBỌLU NDI-OZI 15:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ndị ozi na ndị okenye, ha na nzukọ niile, kpebiri ka a họpụta ndị ikom a ga-eziga Antiọk ha na Pọl na Banabas. Ha họpụtara Judas onye a na-akpọkwa Basabas, na Saịlas, ndị ndu so nʼetiti ụmụnna.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 15 BIU