Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 15:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 15:12 IGBOB (Bible Nso)

Ọra ha nile we kpuchie ọnu-ha; ha we nuru okwu Banabas na Pọl ka ha nakọ akukọ ihe-iriba-ama na ọlu-ebube nile, ka ha ra, bú nke Chineke mere n'etiti ndi mba ọzọ site n'aka-ha.

ỌLU NDI-OZI 15:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mmadụ niile nọdụrụ nwayọọ, ha bidoro ige ntị nʼakụkọ Banabas na Pọl na-akọrọ ha banyere ihe ịrịbama niile na ọrụ ebube niile Chineke jiri ha rụọ nʼetiti ndị mba ọzọ.