Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 14:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 14:8 IGBOB (Bible Nso)

Ma na Listra otù nwoke nānọdu ala, nke ukwu-ya abua nēnweghi ike, bú onye-ngwurọ site n'afọ nne-ya, onye ọ dighi mb͕e ọ bula o jereri ije.

ỌLU NDI-OZI 14:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼobodo Listra, o nwere otu nwoke dara ngwụrọ site nʼoge a mụrụ ya. Nwoke a ejibeghị ụkwụ ya abụọ gaa ije mgbe ọbụla.