Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 14:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 14:6 IGBOB (Bible Nso)

ha we mata, b͕alaga n'obodo nke Laikaọnia, bú Listra na Dabe, na ala di ha buruburu

ỌLU NDI-OZI 14:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ozi ahụ matara nzube ha site nʼebe ahụ gbapụ ọsọ gbaruo nʼakụkụ Laikonia, gbaba nʼime obodo Listra na Debi na obodo nta ndị ọzọ ndị dị nʼakụkụ ebe ahụ.