ỌLU NDI-OZI 14:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 14:5 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ndi mba ọzọ na ndi-Ju kwa, ha na ndi-isi-ha, nukọtara ime ha ihe-ihere, na itu ha nkume
ỌLU NDI-OZI 14:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị mba ọzọ, na ndị Juu, ha na ndị ndu ha, gbara izu ime ha ihe ihere, tụọkwa ha nkume.