Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 14:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 14:26 IGBOB (Bible Nso)

ha we si n'ebe ahu ba n'ub͕ọ je Antiọk, nke esitereri na ya rara ha nye n'amara nke Chineke ilu ọlu nke ha luzuru.

ỌLU NDI-OZI 14:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Site nʼebe ahụ, ha sooro ụgbọ mmiri jeruo Antiọk bụ ebe a nọ nyefee ha nʼamara Chineke nʼihi ọrụ ndị a ha rụzuru.