Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 14:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 14:2 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndi-Ju ndi nēkweyeghi kpaliri nkpuru-obi ndi mba ọzọ, me ka ha jọ njọ n'ebe umu-nna nime Kraist nọ.

ỌLU NDI-OZI 14:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị Juu, ndị na-anabataghị okwu ahụ, kpaliri ndị mba ọzọ mee ka mkpụrụobi ha jọọ njọ megide ụmụnna.