Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 14:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 14:17 IGBOB (Bible Nso)

Otú ọ di, Ọ rapughi Onwe-ya nēnweghi ihe-àmà, ebe Ọ nēme ezi ihe, nēnye kwa unu miri-ozuzo na oge nkpuru site n'elu-igwe, nēmeju obi-unu n'ihe-ọzùzù na ọṅù.

ỌLU NDI-OZI 14:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼagbanyeghị nke a ọ hapụghị ị debere onwe ya ihe ndị ga-agbara ya akaebe, site nʼọrụ ọma ya niile. Dị ka inye unu mmiri ozuzo site nʼeluigwe, na mkpụrụ nke ala nʼoge ha. Ọ na-enyekwa unu nri na-emekwa ka obi na-atọ unu ụtọ.”