Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 14:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 14:14 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ndi-ozi ahu, bú Banabas na Pọl, nuru ya, ha dọwa uwe-ha, we pua b͕abà n'etiti ìgwè madu ahu, nēti nkpu

ỌLU NDI-OZI 14:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ndị ozi ahụ, Banabas na Pọl nụrụ ihe ndị a, ha dọwara uwe ha, gbara ọsọ jekwuru igwe mmadụ ahụ na-eti mkpu