Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 14:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 14:11 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ìgwè madu nile huru ihe Pọl mere, ha welie olu-ha, nāsi n'asusu Laikaọnia, Chi-ayi ridatakuru ayi n'oyiyi madu.

ỌLU NDI-OZI 14:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe igwe mmadụ ahụ hụrụ ihe Pọl mere, ha tiri mkpu nʼasụsụ Laikonia sị, “Ndị a bụ chi bịakwutere anyị nʼụdịdị mmadụ.”