Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 14:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 14:1 IGBOB (Bible Nso)

O we rue n'Aikọniọm, na ha abua bàkọrọ n'ulo-nzukọ nke ndi-Ju, we kwue okwu n'uzọ nke mere ka oké ìgwe madu, ma ndi-Ju ma ndi-Grik, kwere na Jisus.

ỌLU NDI-OZI 14:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼobodo Aikoniọm, Pọl na Banabas banyekwara nʼụlọ nzukọ ndị Juu, kwuo okwu nʼụzọ pụrụ iche nke mere nʼọtụtụ mmadụ, ndị Juu na ndị mba ọzọ kwenyekwara.